User: codewit |
Patty Obassey - Chineke Onye Kele Mmadu Rev. Patty Obassey (The Sower) Chineke Onye Kele Mmadu Tags: patty obassey igbo ibo nigeria nigerian naija gospel africa |
User: codewit |
Luke Ezeji - Aga M Ekele Gi Chineke Brother Luke Ezeji and his voice of kingdom 1. Aga m ekele gi Chineke 2. Eligwe bu ulo oma 3. Ekwensu na agbo uja n'efu Tags: luke ezeji igbo ibo nigeria nigerian naija gospel |
User: codewit |
Chinenye Samuel - Chineke Nke Igwe Chinenye Samuel (Kosara Ya Jesus) 1. Chineke Nke Igwe 2. Kosara Ya Jesus You gotta love this music Tags: chinenye igbo ibo nigeria naija chineke igwe |
User: amechio |
Chineke Idi Mma The Dynamites Tags: naija gospel makossa |
User: nnennaadora |
Chineke Idi mma- Sounds of Africa The song that we are thinking of performing at the annual St. Vincent's Charity Concert. Below are the lyrics. Remember that in Igbo, the E has an A sound (like the A in" ape"). And A has an Ah sound (like the A in "apple"). I has an I like in "Idiot". (that's the best I can do for phonetics..lol) Lead: Chineke Chorus: Idi n mma Lead: Chineke anyi Chorus: Mara mma Lead: Onye kere uwa Chorus: Idi n mma, Idi n mma, O, Idi n mma Repeat Twice Lead: Chineke- e-e Chorus: Chineke-e-e Lead: Okaka A Chorus: Aaaaa Lead: Onye kere uwa lee Chorus: Lee Chorus: Idi n mma, Idi n mma, O, Idi n mma Repeat Twice Lead: Aka na agwo oria Chorus: Hey! Lead: Anam ekele gi O Chorus: Ooo! Lead: Otito diri gi, Nna were aka nbulu elu O. Chorus: Ooo! Lead: Onye na eme mma, Chineke nna anam e kele gi O Chorus: Ooo! Lead: Otito diri gi, were aka ekele...E! Chorus: E! Lead: Chineke Chorus: Idi n mma Lead: Chineke anyi Chorus: Mara mma Lead: Onye kere uwa Chorus: Idi n mma, Idi n mma, O, Idi n mma Repeat Twice Lead: Chineke- e-e Chorus: Chineke-e-e Lead: Okaka A Chorus: Aaaaa Lead: Onye kere uwa lee Chorus: Lee Chorus: Idi n mma, Idi n mma, O, Idi n mma Repeat Twice Lead: Aka na agwo oria Chorus: Hey! Lead: Anam ekele gi O Chorus: Ooo! Lead: Otito diri gi, Nna were aka nbulu elu O. Chorus: Ooo! Lead: Onye na eme mma, Chineke nna anam e kele gi O Chorus: Ooo! Lead: Otito diri gi, were aka ekele...E! Chorus: E! Lead: Chineke Chorus: Idi n mma Lead: Chineke anyi Chorus: Mara mma Lead: Onye kere uwa Chorus: Idi n mma, Idi n mma, O, Idi n mma Lead: Chineke- e-e Chorus: Chineke-e-e Lead: Okaka A Chorus: Aaaaa Lead: Onye kere uwa lee Chorus: Lee Chorus: Idi n mma, Idi n mma, O, Idi n mma Last time sing it slowly, and acapella without the drums Lead: Chineke Chorus: Idi n mma Lead: Chineke anyi Chorus: I mara mma Lead: Onye kere uwa Idi n mma, Idi n mma, O, Idi n mma Lead: Chineke, Idi n mma Lead: Okaka, I mara mma Lead: Onye kere uwa Idi n mma, Idi n mma, O, Idi n mma Tags: Igbo UTMB Chineke Idi mma Nigeria Africa Sounds of nnennaadora ibo |
User: codewit |
Obi Obidigbo - Halleluya Chineke Di Mma Bro Obi Obidigbo (Ide Ji Ndum) Featuring Chidinma Okafor Umu igbo kulie ka anyi gbara chukwu egwu Tags: igbo ibo nigeria naija 9ja obi obidigbo chidinma |
User: o4showisdom |
Dalu Chineke....O4sho/wisdom ft. Conphidance With all the advice that our parents gave us. Thank you God for everything.... Tags: dalu chineke olisaemeka uchenna nigeria Echeazu o4sho/wisdom conphidance naija 9ice 2face timaya dbanj music hip-hop |
User: ulemo1 |
Chineke Julius De Genius Agwu Tags: Nigeria Jokes Comedy Naija Comedian Julius Agwu Chineke |
User: DWORDINSPIRED |
Chineke na God take all the Praise (Nigeria - igbo worship song, collection) Tags: GOD Chineke na |
User: JOG10 |
Unforgivable Chineke A crack Head From The Dale Tags: Unforgivable Chineke |
User: codewit |
Chinenye Samuel - Biko Metum Aka Gi Chinenye Samuel (Kosara Ya Jesus) 1. Biko Metum Aka Gi 2. Abu m chineke gi 3. Aka n'ebukum agha You gotta love this music Tags: chinenye igbo ibo nigeria naija chineke igwe |
User: codewit |
Patty Obassey - Amuru anyi otu nwa Amuru anyi otu nwa, okwu chineke yere alu Chukwu n'ebiyere mmadu Ezi chukwu n'ebinyere mmadu chukwu n'ebi n'ime obi anyi Obu ya bu Emmanuel, Emma kpakpando ya k'anyi huru, anyi huru ya ka ona amuke O'na amuke na bethelehem, judah Anyi hukwara ezi nne ya Mary, Mary Ojiri akwa nwe kpuchie ya ukwu Yibea ya n'ebe ana enye anu nri Agam enwere obi m nwuro ya ulo X2 Nwere ndum jere ya ozi Agam enwere obi m nwuro ya ulo Nwere obi, wuro, agam enwere obim wuro ya ulo Ebe Mary na Martha n'ejere ya ozi, agam enwere ndum jere ya ozi Ugbua bu oge m nwere ijere ya ozi nihi na onye nwuru anwu apughi itoo chukwu Unu ahuwonu na chineke anyi di ebube ma di ngozi Unu ahuwonu na omezuwo nkwa ya Okwa n'iru anyi ka amuma nkea mezuru Eze Herod apughi igbochi ya, ike ochichiri apughi igbochi ya Adighi ewuda onye chukwu bulili Adighi akocha onye chukwu goziri, k'imara o kacha ma onye ya ezi nkwado Eze Emma bunu oka omeeeeee, eze Emma bunu o ka ome. Iruo n'ezinulo Emma, Emma ike mu kweaba, Otutu ihe n'ewuli mmuo mu juru ya Otutu ihe n'akpali mmuo mu juru ya ma gboo kasaa Ha juru n'ezinulo Emma, eze Emma bu onye olu ya gbara ama N'ime ya ka ezinulo m gbabara, jee kuo paaaa, Gbabara n'ezinulo Emma, Eze Emma bunu O oka ome Agam enwere obi m nwuro ya ulo X2 Nwere ndum jere ya ozi Agam enwere obi m nwuro ya ulo Nwere obi, wuro, agam enwere obim wuro ya ulo Ebe Mary na Martha n'ejere ya ozi, agam enwere ndum jere ya ozi Ugbua bu oge m nwere ijere ya ozi nihi na onye nwuru anwu apughi itoo chukwu Herod ahughi ezi nwa amuro anyi ma kam jukene, onye anya ufu ona ahu chukwu anya? Onye iro gi apughi ihu onye nwe anyi Onye ochieze apughi ihu chukwu N'ihi na dika mmriri si n'igwe na erudata ka otite mmanu si n'igwe na erudata Amara chukwu si na chukwu wee bia Eme enu, mee ala, awataghi ya n'anya Onye Jehovah jiri ya nwe gozie Aghaghi ibu oka omeee Eze Emma bunu o ka omeeeeeeeee, eze Emma bunu o ka ome Tags: patty obassey igbo ibo nigeria naija |
User: soulflow3r |
Nigerian Must-stash-eez You people cannot shave simple, everyday must-stash? Ah, ah! Chineke WHY?!? Tags: Nigerian Accent Nigeria Mustache Mustaches Jokes Accents Chineke Shaving Shave Pratical Joke |
User: codewit |
Voice Of The Cross - The Steadfastness Of The Lord (Worship) Voice Of The Cross (Good Morning Jesus Album) 1. The Steadfastness Of The Lord 2. Most Holy is the Lord 3. Seek Ye first The Kingdom Of God 4. Chineke Nke Igwe Tags: voice of the cross good morning jesus igbo ibo nigeria nigerian naija gospel worship |
User: codewit |
Calvary Worship - Sis Vision Ezenwakwo Pt 1 Calvary worship by Sis Vision Ezenwakwo 1. I Bless You 2. Idi Mu Nma 2. Oh Chineke Muo Tags: igbo ibo nigeria nigerian naija africa african calvary worship gospel religious |
User: codewit |
Methodist Church Choir - Eme Nkwa Ekwere Pt 3 Methodist Church Choir - Eme Nkwa Ekwere Pt 3 1. Praise the Lord 2. Imela Chineke 3. Odighi ihe onapughi ime Tags: igbo ibo nigeria nigerian naija gospel religious africa african eme nkwa ekwere |
User: ohomoime123 |
Paul Nwokocha -Chineke anyi di nma -Ekele oma Tags: Paul nwokocha |
User: ohomoime123 |
Paul Nwokocha -Lean on me -Jehovah bu chineke Tags: paul nwokocha |
User: codewit |
Methodist Church Choir - Eme Nkwa Ekwere Pt 4 Methodist Church Choir - Eme Nkwa Ekwere Pt 4 1. Chineke anyi di nma 2. Anam anuri 3. Unu ndi enyi jisos 4. My heavenly home Tags: igbo ibo nigeria nigerian naija gospel religious africa african eme nkwa ekwere |
User: ohomoime123 |
Paul Nwokocha -Abba father -Udiri chineke maa -Higher,higher Tags: paul nwokocha |
User: ohomoime123 |
Paul Nwokocha -Chineke mo -Ngozi Jehovah -Agam enye gi ekele Tags: paul nwokocha |
User: ohomoime123 |
Odighi Chi Ozo - The Dynamites Chineke Idi mma, Odighi chi ozo Tags: click to adNigera naija dynamites ibo gospeld keywords... |
User: ohomoime123 |
Odighi Chi Ozo - The Dynamites Chineke Idi mma, Odighi chi ozo Tags: Nigera naija dynamites ibo gospel |
User: codewit |
Chinenye Samuel - Nna m Imela Chinenye Samuel (Kosara Ya Jesus) 1. Nna M Imela 2. Bia Nyerem Aka Tags: chinenye igbo ibo nigeria naija chineke igwe |
User: codewit |
Calvary Worship - Sis Vision Ezenwakwo Pt 4 Calvary worship by Sis Vision Ezenwakwo 1. Metu M Aka Gi 2. Power in Thy name 3. Oh Chineke 4. Unchangeable God Tags: igbo ibo nigeria nigerian naija africa african calvary worship gospel religious |